peoplepill id: sam-onyemelukwe
SO
Nigeria
1 views today
4 views this week
Sam Onyemelukwe
Nigerian media entrepreneur

Sam Onyemelukwe

The basics

Quick Facts

Intro
Nigerian media entrepreneur
Places
Gender
Male
The details (from wikipedia)

Biography

Sam Onyemelukwe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie

Samuel Onyemelukwe bụ onye ọchụnta ego mgbasa ozi na ntụrụndụ nke Naijiria. Ọ bụ osote onye isi nchịkwa, mpaghara West Africa maka Trace, ụlọ ọrụ ntụrụndụ lekwasịrị anya na omenala Afro-urban na Africa. Ụlọ ọrụ ya, Venator Partners nwere nnukwu ikike nke Trace Africa.

Agụmakwụkwọ na ọrụ

Onyemelukwe nwetara nzere bachelọ nka na Fine Arts na Mahadum nke Southern California na MBA na nzere Masta na teknụzụ ozi na Mahadum Boston. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ malitere ọrụ ya na Walt Disney na Burbank, California. N'afọ 2009, ọ laghachiri Africa wee sonye na Viacom Media dị ka MTV Network, Business Development Manager, Nigeria.

Onyemelukwe nwetara nnukwu ikikere Trace TV na West Africa n'afọ 2011 ma bụrụ onye a ma ama maka ịtụgharị Trace TV otu n'ime ụlọ ọrụ ntụrụndụ a ma ama n'Africa. Ọ malitere ọtụtụ ọwa TV na-ewu ewu dịka Trace Naija na Trace Gospel na DSTV na STV Music na Startimes. Ọ bụ ugbu a osote onye isi oche nke Global Business Development for Trace.

Ebemside

  1. Ogala (2022-05-05). Absence of proper collecting system stalling growth of Nigerian music sector - Sam Onyemelukwe (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2022-08-02.
  2. Ologunagbe (2022-06-27). Alliance Française, Trace TV Naija marks International Music Day (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2022-08-02.
  3. Onyeakagbu (2018-12-03). Trace TV Managing Director, Sam Onyemelukwe, is our MCM today! (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-08-02.
  4. Samuel Onyemelukwe, Author at BellaNaija (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2022-08-02.
  5. Sam Onyemelukwe's schedule for Social Media Week Lagos. socialmediaweeklagos2018.sched.com. Retrieved on 2022-08-02.
  6. "It's terrible for rising stars to waste millions on collaborations, Onyemelukwe The Nation Newspaper", The Nation Newspaper, 2022-07-06. Retrieved on 2022-08-02. (in en-US)
The contents of this page are sourced from Wikipedia article. The contents are available under the CC BY-SA 4.0 license.
Lists
Sam Onyemelukwe is in following lists
comments so far.
Comments
From our partners
Sponsored
Credits
References and sources
Sam Onyemelukwe
arrow-left arrow-right instagram whatsapp myspace quora soundcloud spotify tumblr vk website youtube pandora tunein iheart itunes